Zekaraya 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú ahụ unu bụụrụ mba dị iche iche ihe e ji abụ ọnụ,+ unu ụlọ Juda na ụlọ Izrel, otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu abụrụzie ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike.’*+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 19
13 Otú ahụ unu bụụrụ mba dị iche iche ihe e ji abụ ọnụ,+ unu ụlọ Juda na ụlọ Izrel, otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu abụrụzie ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike.’*+