Zekaraya 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọtụtụ ndị na mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha na Jeruselem,+ rịọkwa Jehova ka o meere ha amara.’* Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:22 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 21-22
22 Ọtụtụ ndị na mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha na Jeruselem,+ rịọkwa Jehova ka o meere ha amara.’*