Zekaraya 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,Akụ́ ọ ga-agba ga-apụ ngwa ngwa ka àmụ̀mà. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+Ọ ga-esorokwa ifufe nke si n’ebe ndịda gawa.
14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,Akụ́ ọ ga-agba ga-apụ ngwa ngwa ka àmụ̀mà. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+Ọ ga-esorokwa ifufe nke si n’ebe ndịda gawa.