Zekaraya 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha ga-adịkwa ka ndị aghaNa-azọ apịtị ndị dị n’okporo ámá ụkwụ mgbe ha na-alụ agha. Ha ga-alụ agha n’ihi na Jehova nọnyeere ha.+ A ga-emenye ndị na-agba ịnyịnya ihere.+
5 Ha ga-adịkwa ka ndị aghaNa-azọ apịtị ndị dị n’okporo ámá ụkwụ mgbe ha na-alụ agha. Ha ga-alụ agha n’ihi na Jehova nọnyeere ha.+ A ga-emenye ndị na-agba ịnyịnya ihere.+