Zekaraya 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-esi n’Ijipt kpọlata ha,Sikwa n’Asiria kpọkọta ha.+ M ga-akpọta ha na Gilied+ nakwa na Lebanọn,A gaghịkwa enwe ebe ga-aba ha.+
10 M ga-esi n’Ijipt kpọlata ha,Sikwa n’Asiria kpọkọta ha.+ M ga-akpọta ha na Gilied+ nakwa na Lebanọn,A gaghịkwa enwe ebe ga-aba ha.+