-
Zekaraya 12:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Jehova kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ịnyịnya ọ bụla tụọ ụjọ, meekwa ka ara gbaa onye na-agba ya. Anya m ga-adị n’ụlọ Juda, ma m ga-eme ka ịnyịnya niile nke ndị dị iche iche kpuo ìsì.
-