-
Zekaraya 14:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 M ga-akpọkọta mba niile ka ha lụso Jeruselem agha. A ga-eweghara obodo a, kwakọrọ ihe dị n’ụlọ ndị dị na ya, dinaakwa ụmụ nwaanyị ya n’ike. A ga-adọrọ ọkara ndị bi n’obodo a n’agha, ma a ga-ahapụ ndị fọrọ afọ ka ha nọrọ n’obodo a.
-