-
Malakaị 3:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “M ga-abịa ikpe unu ikpe. M ga-ama ndị a ikpe ọsọ ọsọ: ndị dibịa afa,+ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ ndị na-aghọgbu onye ha goro ọrụ,+ ndị na-aghọgbu nwaanyị di ya nwụrụ, ndị na-aghọgbu nwa na-enweghị nna,*+ nakwa ndị na-ekweghị enyere onye mbịarambịa aka.*+ Ha anaghị atụ egwu m.” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
-