Malakaị 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Malite n’ụbọchị ndị nna nna unu, unu hapụrụ ntụziaka m, unu emeghịkwa ha.+ Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Ma, unu na-asị: “Olee otú o si bụrụ na anyị kwesịrị ịlọghachikwute gị?” Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:7 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 214/15/1995, p. 1812/1/1992, p. 11-128/1/1992, p. 28-30
7 Malite n’ụbọchị ndị nna nna unu, unu hapụrụ ntụziaka m, unu emeghịkwa ha.+ Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Ma, unu na-asị: “Olee otú o si bụrụ na anyị kwesịrị ịlọghachikwute gị?”