-
Malakaị 4:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Unu ga-azọgide ndị ajọ omume ụkwụ n’ihi na ha ga-adị ka ájá n’okpuru ọbụ ụkwụ unu n’ụbọchị m ga-eme ihe.”
-