Malakaị 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-eme ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,+ meekwa ka obi ụmụ dịrị ka nke ndị nna,* ka m wee ghara ịbịa tie ụwa ihe ma bibie ya.” Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Ụlọ Nche,9/15/1997, p. 12-154/15/1995, p. 24-259/15/1991, p. 22
6 Ọ ga-eme ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,+ meekwa ka obi ụmụ dịrị ka nke ndị nna,* ka m wee ghara ịbịa tie ụwa ihe ma bibie ya.”