Matiu 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E mechaa, mgbe Jizọs nọ na-eri ihe n’ime ụlọ, ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara soro ya na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 68
10 E mechaa, mgbe Jizọs nọ na-eri ihe n’ime ụlọ, ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara soro ya na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe.+