Matiu 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ ihe a, ha sịrị ndị na-eso ụzọ ya: “Gịnị mere onye ozizi unu ji eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2017, p. 16-17
11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ ihe a, ha sịrị ndị na-eso ụzọ ya: “Gịnị mere onye ozizi unu ji eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+