Matiu 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Obi sie gị ike, nwa m nwaanyị. Okwukwe gị emeela ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge ahụ, nwaanyị ahụ gbakere.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:22 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2016, p. 3 Teta!,1/2008, p. 4-5 Ụlọ Nche,7/15/1995, p. 16
22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Obi sie gị ike, nwa m nwaanyị. Okwukwe gị emeela ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge ahụ, nwaanyị ahụ gbakere.+