Matiu 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Gịnịkwanụ mere unu ji gaa? Ọ̀ bụ ịhụ onye amụma? N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụ onye karịrị onye amụma.+
9 Gịnịkwanụ mere unu ji gaa? Ọ̀ bụ ịhụ onye amụma? N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụ onye karịrị onye amụma.+