Matiu 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke, were achịcha a na-enye Chineke,+ ya na ndị so ya ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:4 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 76 Ụlọ Nche,9/1/2002, p. 18
4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke, were achịcha a na-enye Chineke,+ ya na ndị so ya ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.+