Matiu 12:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi kwuo ihe dị mma, ebe unu bụ ndị ajọ omume? N’ihi na ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:34 Ụlọ Nche,1/1/2008, p. 129/15/2003, p. 10-11
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi kwuo ihe dị mma, ebe unu bụ ndị ajọ omume? N’ihi na ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+