Matiu 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Amụma Aịzaya na-emezu n’isi ha. Ọ sịrị: ‘Unu ga-anụ ihe, ma unu agaghị aghọta ihe ọ bụla. Unu ga-ele anya, ma unu agaghị ahụ ihe ọ bụla.+
14 Amụma Aịzaya na-emezu n’isi ha. Ọ sịrị: ‘Unu ga-anụ ihe, ma unu agaghị aghọta ihe ọ bụla. Unu ga-ele anya, ma unu agaghị ahụ ihe ọ bụla.+