Matiu 13:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 “Alaeze eluigwe dị ka akụ̀ e zoro n’ala, nke otu nwoke hụrụ wee zoo ya. Ọ gara ree ihe ndị o nwere wee zụọ ala ahụ n’ihi na ọṅụ juru ya obi.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:44 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 111 Ụlọ Nche,12/15/2014, p. 10 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 65-66
44 “Alaeze eluigwe dị ka akụ̀ e zoro n’ala, nke otu nwoke hụrụ wee zoo ya. Ọ gara ree ihe ndị o nwere wee zụọ ala ahụ n’ihi na ọṅụ juru ya obi.+