Matiu 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, otu nwaanyị Finishia nke si n’ógbè ahụ bịakwutere ya wee tie mkpu, sị: “Meere m ebere, Onyenwe anyị, Nwa Devid. Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:22 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 138 Ụlọ Nche,7/1/1997, p. 4-5
22 Ma, otu nwaanyị Finishia nke si n’ógbè ahụ bịakwutere ya wee tie mkpu, sị: “Meere m ebere, Onyenwe anyị, Nwa Devid. Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ.”+