Matiu 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’eziokwu, ana m asịkwa unu, ọ bụrụ na mmadụ abụọ n’ime unu anọrọ n’ụwa kwekọrịta n’ihe ọ bụla dị mkpa ha chọrọ ịrịọ, Nna m nke bi n’eluigwe ga-emere ha ya.+
19 N’eziokwu, ana m asịkwa unu, ọ bụrụ na mmadụ abụọ n’ime unu anọrọ n’ụwa kwekọrịta n’ihe ọ bụla dị mkpa ha chọrọ ịrịọ, Nna m nke bi n’eluigwe ga-emere ha ya.+