-
Matiu 22:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 O zikwara ndị ohu ya ndị ọzọ, sị ha, ‘Gwanụ ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị: “Akwadebela m nri. E gbuola oké ehi na anụ ndị gbara agba. A kwadebekwala ihe niile. Bịanụ oriri agbamakwụkwọ a.”’
-