Matiu 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ.+ Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu yiri ili e tere nzu,+ nke na-eyi ihe mara mma n’elu ma ime ya ejupụta n’ọkpụkpụ ndị nwụrụ anwụ nakwa n’ụdị adịghị ọcha ọ bụla. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:27 Ụlọ Nche,11/1/2009, p. 1510/15/1995, p. 293/1/1990, p. 24
27 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ.+ Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu yiri ili e tere nzu,+ nke na-eyi ihe mara mma n’elu ma ime ya ejupụta n’ọkpụkpụ ndị nwụrụ anwụ nakwa n’ụdị adịghị ọcha ọ bụla.