Matiu 24:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma ununwa, mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a niile na-eme, maranụ na Nwa nke mmadụ nọ nso n’ọnụ ụzọ.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 258 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 264/1/1990, p. 25