-
Matiu 25:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Nna ya ukwu asị ya: ‘Ajọ ohu nke dị umengwụ, ị̀ na-ekwu na ị ma na m na-aghọrọ mkpụrụ ebe m na-akụghị mkpụrụ, na-ekpokọtakwa mkpụrụ ebe m na-afụchaghị mkpụrụ?
-