Matiu 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ebe ị ma otú ahụ, ị gaara etinye ego* m n’ụlọ akụ̀. Mgbe m bịara, m gaara anata ya na ọmụrụ nwa ya. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:27 Ụlọ Nche,7/15/2013, p. 7-85/1/2011, p. 2612/1/2008, p. 8
27 Ebe ị ma otú ahụ, ị gaara etinye ego* m n’ụlọ akụ̀. Mgbe m bịara, m gaara anata ya na ọmụrụ nwa ya.