Matiu 26:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ, sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka m ghara ịṅụ ihe dị n’iko a, ka uche gị mee.”+
42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ, sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka m ghara ịṅụ ihe dị n’iko a, ka uche gị mee.”+