Matiu 27:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 na-asị: “Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ ma rụghachi ya n’ụbọchị atọ,+ zọpụtanụ onwe gị. Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si n’osisi ịta ahụhụ* ahụ rịdata.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:40 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 63
40 na-asị: “Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ ma rụghachi ya n’ụbọchị atọ,+ zọpụtanụ onwe gị. Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si n’osisi ịta ahụhụ* ahụ rịdata.”+