Matiu 28:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma mmụọ ozi ahụ gwara ụmụ nwaanyị ahụ, sị: “Unu atụla egwu, n’ihi na ama m na unu na-achọ Jizọs, onye e gburu n’elu osisi.+
5 Ma mmụọ ozi ahụ gwara ụmụ nwaanyị ahụ, sị: “Unu atụla egwu, n’ihi na ama m na unu na-achọ Jizọs, onye e gburu n’elu osisi.+