Mak 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie, soro ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:14 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 68
14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie, soro ya.+