-
Mak 2:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 E nweghịkwa onye na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ ochie. Ọ bụrụ na e mee otú ahụ, mmanya ahụ na-agbawa karama akpụkpọ ahụ. Mmanya ahụ na karama akpụkpọ ahụ na-alakwa n’iyi. Kama, a na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ mmanya ọhụrụ.”
-