Mak 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebe ọ bụ na ọ gwọrọ ọtụtụ ndị, ndị niile nwere ajọ ọrịa dị iche iche nọ na-agbakọta n’ebe ọ nọ ka ha bitụ ya aka.+
10 Ebe ọ bụ na ọ gwọrọ ọtụtụ ndị, ndị niile nwere ajọ ọrịa dị iche iche nọ na-agbakọta n’ebe ọ nọ ka ha bitụ ya aka.+