Mak 6:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O wee sị ha: “Bịanụ ka anyị gaa zurutụ ike n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị.”+ O kwuru ya maka na ọtụtụ ndị na-abịa ma na-ala, ha enweghịkwa ohere ọ bụla, ma ohere iri nri. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:31 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 17 Ụlọ Nche,2/15/2000, p. 21
31 O wee sị ha: “Bịanụ ka anyị gaa zurutụ ike n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị.”+ O kwuru ya maka na ọtụtụ ndị na-abịa ma na-ala, ha enweghịkwa ohere ọ bụla, ma ohere iri nri.