-
Mak 7:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 (N’ihi na ndị Farisii na ndị Juu niile anaghị eri ihe, ọ gwụla ma hà kwọruru aka n’ikpere aka maka na ha na-eso ọdịnala ndị oge gboo.
-