Mak 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Unu si otú a eji ọdịnala unu nke unu nyefere ndị ọzọ eme ka okwu Chineke bụrụ ihe efu.+ Unu na-emekwa ọtụtụ ihe yiri ya.”+
13 Unu si otú a eji ọdịnala unu nke unu nyefere ndị ọzọ eme ka okwu Chineke bụrụ ihe efu.+ Unu na-emekwa ọtụtụ ihe yiri ya.”+