Mak 7:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ebe a,* ha kpọtaara ya otu nwoke ntị chiri, nke ọ na-esikwara ike ikwu okwu.+ Ha rịọrọ ya ka ọ gwọọ ya.*
32 N’ebe a,* ha kpọtaara ya otu nwoke ntị chiri, nke ọ na-esikwara ike ikwu okwu.+ Ha rịọrọ ya ka ọ gwọọ ya.*