Mak 7:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jizọs gwara ndị nọ n’ebe ahụ ka ha ghara ịkọrọ ya onye ọ bụla.+ Ma, ka ọ na-enyekwu ha iwu ka ha na-akọsakwu ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:36 Ụlọ Nche,2/15/2008, p. 28
36 Jizọs gwara ndị nọ n’ebe ahụ ka ha ghara ịkọrọ ya onye ọ bụla.+ Ma, ka ọ na-enyekwu ha iwu ka ha na-akọsakwu ya.+