-
Mak 9:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Mgbe ọ bụla o jidere ya, ọ na-atụ ya n’ala. Ọ na-agbọ ụfụfụ n’ọnụ, na-atakwa ikikere ezé, ike na-agwụkwa ya. M gwara ndị na-eso ụzọ gị ka ha chụpụ ya, ma ha enweghị ike ịchụpụ ya.”
-