Mak 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ gwara ha, sị: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ tupu unu enwee okwukwe? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọtaranụ m ya.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:19 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 146
19 Ọ gwara ha, sị: “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe,+ ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ tupu unu enwee okwukwe? Ruo ole mgbe ka m ga na-edi ihe unu na-eme? Kpọtaranụ m ya.”+