Mak 9:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 “Ọ bụrụ na aka gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* gbupụ ya. Ọ kaara gị mma ibu nkwarụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ banye na Gehena,* n’ọkụ nke a na-enweghị ike imenyụ emenyụ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:43 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150
43 “Ọ bụrụ na aka gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* gbupụ ya. Ọ kaara gị mma ibu nkwarụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ banye na Gehena,* n’ọkụ nke a na-enweghị ike imenyụ emenyụ.+