Mak 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe ha rutewere Jeruselem nso, ha rutere n’Ugwu Oliv bụ́ ebe obodo Betfeji na obodo Betani dị.+ O wee zipụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
11 Mgbe ha rutewere Jeruselem nso, ha rutere n’Ugwu Oliv bụ́ ebe obodo Betfeji na obodo Betani dị.+ O wee zipụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+