Mak 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ndị na-aga n’ihu ya ma ndị na-abịa n’azụ ya nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ onye a gọziri agọzi!+
9 Ma ndị na-aga n’ihu ya ma ndị na-abịa n’azụ ya nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ onye a gọziri agọzi!+