Mak 11:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma anyị agaghị anwa anwa sị, ‘O si n’aka mmadụ.’” Ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu n’ihi na ha niile kwetara n’eziokwu na Jọn bụ onye amụma.+
32 Ma anyị agaghị anwa anwa sị, ‘O si n’aka mmadụ.’” Ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu n’ihi na ha niile kwetara n’eziokwu na Jọn bụ onye amụma.+