Mak 13:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “E nweghị onye ma ụbọchị ma ọ bụ awa ọ ga-abụ. Ndị mmụọ ozi nọ n’eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama naanị Nna m ma.+
32 “E nweghị onye ma ụbọchị ma ọ bụ awa ọ ga-abụ. Ndị mmụọ ozi nọ n’eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama naanị Nna m ma.+