Mak 14:62 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 Jizọs sịrị: “Ọ bụ m. Unu ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ+ ka ọ nọ ọdụ n’aka nri+ Chineke dị ike* ma na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:62 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 287 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 9
62 Jizọs sịrị: “Ọ bụ m. Unu ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ+ ka ọ nọ ọdụ n’aka nri+ Chineke dị ike* ma na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe.”+