Mak 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, ndị Sanhedrin* niile, gbara izu. Ha wee kee Jizọs agbụ, kpụrụ ya pụọ ma nyefee ya n’aka Paịlet.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 290 ‘Ezi Ala’, p. 30-31 Ụlọ Nche,12/1/1990, p. 8
15 Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, ndị Sanhedrin* niile, gbara izu. Ha wee kee Jizọs agbụ, kpụrụ ya pụọ ma nyefee ya n’aka Paịlet.+