Mak 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma Paịlet gwara ha, sị: “Maka gịnị? Olee ihe ọjọọ o mere?” Ma ha tikwuru mkpu, sị: “Kwụwa ya n’osisi!”*+
14 Ma Paịlet gwara ha, sị: “Maka gịnị? Olee ihe ọjọọ o mere?” Ma ha tikwuru mkpu, sị: “Kwụwa ya n’osisi!”*+