Mak 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ikpeazụ, mgbe ha kwachara ya emo, ha yipụrụ ya ákwà pọpụl ahụ ma yiwe ya uwe elu ya. Ha wee kpụrụ ya pụọ ka ha kpọgide ya n’osisi.+
20 N’ikpeazụ, mgbe ha kwachara ya emo, ha yipụrụ ya ákwà pọpụl ahụ ma yiwe ya uwe elu ya. Ha wee kpụrụ ya pụọ ka ha kpọgide ya n’osisi.+