Mak 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha manyekwara otu onye na-agafe agafe aha ya bụ Saịmọn, onye Saịrini, ka o buru osisi ịta ahụhụ* Jizọs.+ O si n’ime ime obodo na-abịa. Ọ bụ nna Alegzanda na Rufọs. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:21 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 296-297 Ụlọ Nche,7/15/1992, p. 6
21 Ha manyekwara otu onye na-agafe agafe aha ya bụ Saịmọn, onye Saịrini, ka o buru osisi ịta ahụhụ* Jizọs.+ O si n’ime ime obodo na-abịa. Ọ bụ nna Alegzanda na Rufọs.