Mak 15:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 E nwere otu onyeisi ndị agha nke guzo chee Jizọs ihu. Mgbe ọ hụrụ ka ihe ndị a mere mgbe Jizọs nwụrụ, ọ sịrị: “N’eziokwu, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:39 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 301 Ụlọ Nche,2/15/1991, p. 9
39 E nwere otu onyeisi ndị agha nke guzo chee Jizọs ihu. Mgbe ọ hụrụ ka ihe ndị a mere mgbe Jizọs nwụrụ, ọ sịrị: “N’eziokwu, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”+